Aịzaya 48:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Akpịrị akpọghị ha nkụ mgbe o du ha gafee ọzara.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha. Ọ gbawara oké nkume, mmiri agbapụtawa.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:21 Amụma Aịsaịa II, p. 134
21 Akpịrị akpọghị ha nkụ mgbe o du ha gafee ọzara.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha. Ọ gbawara oké nkume, mmiri agbapụtawa.”+