Aịzaya 49:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O meela ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ. O jirila aka ya chebe m.+ O meela ka m dị ka akụ́ a pịrị apị. O zoro m n’ime akpa akụ́ ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:2 Ụlọ Nche,4/1/2008, p. 15 Mmezu Mkpughe, p. 282 Amụma Aịsaịa II, p. 137-138, 151
2 O meela ka ọnụ m dị ka mma agha dị nkọ. O jirila aka ya chebe m.+ O meela ka m dị ka akụ́ a pịrị apị. O zoro m n’ime akpa akụ́ ya.