Aịzaya 49:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ugbu a, Jehova, bụ́ Onye kpụrụ m kemgbe m nọ n’afọ ka m bụrụ ohu ya,Agwala m ka m kpọghachitere ya Jekọb,Ka m kpọkọtara ya ndị Izrel.+ A ga-eto m n’anya Jehova. Chineke m ga-abụkwa ike m. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:5 Amụma Aịsaịa II, p. 140-141
5 Ma ugbu a, Jehova, bụ́ Onye kpụrụ m kemgbe m nọ n’afọ ka m bụrụ ohu ya,Agwala m ka m kpọghachitere ya Jekọb,Ka m kpọkọtara ya ndị Izrel.+ A ga-eto m n’anya Jehova. Chineke m ga-abụkwa ike m.