Aịzaya 49:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Agụụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ.+ Oké okpomọkụ agaghị adị ebe ha nọ, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ebere ga na-edu ha,+Ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:10 Mmezu Mkpughe, p. 126-127 Amụma Aịsaịa II, p. 143-144
10 Agụụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ.+ Oké okpomọkụ agaghị adị ebe ha nọ, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ebere ga na-edu ha,+Ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+