Aịzaya 49:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Eluigwe, ṅụsiwe ọṅụ ike. Ụwa, ṅụrịwa ọṅụ.+ Ka ugwu niile ṅụsiwe ọṅụ ike.+ N’ihi na Jehova akasiela ndị ya obi,+Ọ na-emekwara ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:13 Amụma Aịsaịa II, p. 145-146
13 Eluigwe, ṅụsiwe ọṅụ ike. Ụwa, ṅụrịwa ọṅụ.+ Ka ugwu niile ṅụsiwe ọṅụ ike.+ N’ihi na Jehova akasiela ndị ya obi,+Ọ na-emekwara ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ebere.+