Aịzaya 49:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ị ga-asịkwa n’obi gị,‘Ebe ọ bụ na m gbarala aka ụmụ, bụrụkwa nwaanyị agaNa onye a dọọrọ n’agha tụọ mkpọrọ,Ònyezi bụ nna ụmụ ndị a? Ònyekwa zụlitere ha?+ Ebe ọ bụkwa na a hapụrụ naanị m,+Oleezi ebe ụmụ ndị a si?’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:21 Amụma Aịsaịa II, p. 147-148
21 Ị ga-asịkwa n’obi gị,‘Ebe ọ bụ na m gbarala aka ụmụ, bụrụkwa nwaanyị agaNa onye a dọọrọ n’agha tụọ mkpọrọ,Ònyezi bụ nna ụmụ ndị a? Ònyekwa zụlitere ha?+ Ebe ọ bụkwa na a hapụrụ naanị m,+Oleezi ebe ụmụ ndị a si?’”+