-
Aịzaya 50:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ọ sịkwara: “Unu niile ndị na-amụnye ọkụ,
Ndị na-abọlite ikerike ọkụ,
Jirinụ ìhè ọkụ unu mụnyere
Na ìhè ikerike ọkụ unu bọlitere na-eje ebe unu na-eje.
Ahụhụ m ga-ata unu bụ:
Unu ga-atọgbọrọ n’ala n’ihi ezigbote ihe mgbu.
-