Aịzaya 51:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị m, ṅaanụ m ntị. Mba nke m, geenụ m ntị,+N’ihi na m ga-enye iwu.+ M ga-emekwa ka ikpe ziri ezi m na-ekpe ghọọrọ mba dị iche iche ìhè.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:4 Amụma Aịsaịa II, p. 169
4 Ndị m, ṅaanụ m ntị. Mba nke m, geenụ m ntị,+N’ihi na m ga-enye iwu.+ M ga-emekwa ka ikpe ziri ezi m na-ekpe ghọọrọ mba dị iche iche ìhè.+