Aịzaya 51:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Oge m ga-egosi otú m si bụrụ onye ezi omume dị nso.+ M ga-azọpụta unu,+M ga-ejikwa ike* m kpee mba dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-eji m nwee olileanya.+ Ha ga-echerekwa ka m jiri ike* m mee ihe m chọrọ ime. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:5 Amụma Aịsaịa II, p. 169-170
5 Oge m ga-egosi otú m si bụrụ onye ezi omume dị nso.+ M ga-azọpụta unu,+M ga-ejikwa ike* m kpee mba dị iche iche ikpe.+ Agwaetiti niile ga-eji m nwee olileanya.+ Ha ga-echerekwa ka m jiri ike* m mee ihe m chọrọ ime.