-
Aịzaya 51:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Leenụ anya n’eluigwe,
Leekwanụ anya n’ụwa dị n’okpuru ya.
A ga-eme ka eluigwe gbarie ma kupụsịa ka anwụrụ ọkụ.
Ụwa ga-aka nká ka uwe,
Ndị bi na ya ga-anwụkwa ka anwụnta.
-