Aịzaya 51:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi na egu* ga-erichapụ ha dị ka uwe. Egu* nke na-atakasị ákwà ga-erichapụ ha ka à ga-asị na ha bụ ajị anụ.+ Ma, m ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi. M ga na-azọpụtakwa ndị mmadụ n’ọgbọ niile.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:8 Amụma Aịsaịa II, p. 171-172
8 N’ihi na egu* ga-erichapụ ha dị ka uwe. Egu* nke na-atakasị ákwà ga-erichapụ ha ka à ga-asị na ha bụ ajị anụ.+ Ma, m ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi. M ga na-azọpụtakwa ndị mmadụ n’ọgbọ niile.”+