Aịzaya 51:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, ya bụ, mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:10 Amụma Aịsaịa II, p. 172-173
10 Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri takọọ, ya bụ, mmiri dị n’oké osimiri?+ Ọ́ bụghị gị mere ka oké osimiri ghọọrọ ndị ị gbapụtara agbapụta ụzọ ha ga-esi gafere?+