Aịzaya 51:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M ga-eme ka i kwuo ihe m chọrọ ikwu. M ga-eji aka m chebe gị,+Iji mee ka eluigwe kwụrụ, tọọkwa ntọala ụwa.+ M ga-asịkwa ndị bi na Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:16 Amụma Aịsaịa II, p. 175-176
16 M ga-eme ka i kwuo ihe m chọrọ ikwu. M ga-eji aka m chebe gị,+Iji mee ka eluigwe kwụrụ, tọọkwa ntọala ụwa.+ M ga-asịkwa ndị bi na Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+