Aịzaya 51:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jeruselem, teta, teta. Bilie ọtọ.+ Ị ṅụọla ihe dị n’iko Jehova ji n’aka, ya bụ, iko na-egosi na iwe ji ya. Ị ṅụọla ihe dị n’iko ahụ. Ị ṅụchaala ihe dị n’iko ahụ nke na-eme ka mmadụ na-adagbugharị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:17 Amụma Aịsaịa II, p. 176
17 Jeruselem, teta, teta. Bilie ọtọ.+ Ị ṅụọla ihe dị n’iko Jehova ji n’aka, ya bụ, iko na-egosi na iwe ji ya. Ị ṅụọla ihe dị n’iko ahụ. Ị ṅụchaala ihe dị n’iko ahụ nke na-eme ka mmadụ na-adagbugharị.+