Aịzaya 51:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Onyenwe gị, Jehova, bụ́ Chineke gị, onye na-alụrụ ndị ya ọgụ, kwuru, sị: “M ga-anara gị iko ahụ i ji nke na-eme ka ị na-adagbugharị,+Iko ahụ, bụ́ iko na-egosi na iwe ji m. O nweghịkwa ihe ga-eme ka ị ṅụọ ihe dị na ya ọzọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:22 Amụma Aịsaịa II, p. 179
22 Onyenwe gị, Jehova, bụ́ Chineke gị, onye na-alụrụ ndị ya ọgụ, kwuru, sị: “M ga-anara gị iko ahụ i ji nke na-eme ka ị na-adagbugharị,+Iko ahụ, bụ́ iko na-egosi na iwe ji m. O nweghịkwa ihe ga-eme ka ị ṅụọ ihe dị na ya ọzọ.+