Aịzaya 52:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Zayọn,+ teta! Teta! Mee onwe gị ka ị dị ike.*+ Jeruselem, bụ́ obodo nsọ, yiri uwe gị mara mma.+ N’ihi na onye a na-ebighị úgwù na onye na-adịghị ọcha agaghị abata n’ime gị ọzọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:1 Amụma Aịsaịa II, p. 180-182
52 Zayọn,+ teta! Teta! Mee onwe gị ka ị dị ike.*+ Jeruselem, bụ́ obodo nsọ, yiri uwe gị mara mma.+ N’ihi na onye a na-ebighị úgwù na onye na-adịghị ọcha agaghị abata n’ime gị ọzọ.+