Aịzaya 52:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwuru, sị: “Gịnịzi ka m ga-eme ebe a? N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.” Jehova kwukwara, sị: “Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu ọṅụ na ha emeriela.+ Ha nọkwa na-emebi aha m mgbe niile.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:5 Amụma Aịsaịa II, p. 183-184
5 Jehova kwuru, sị: “Gịnịzi ka m ga-eme ebe a? N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.” Jehova kwukwara, sị: “Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu ọṅụ na ha emeriela.+ Ha nọkwa na-emebi aha m mgbe niile.+