Aịzaya 53:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:12 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 14-151/15/2009, p. 28-29 Amụma Aịsaịa II, p. 211-214
12 N’ihi ya, m ga-ekenye ya na ọtụtụ ndị òkè. Ya na ndị dike ga-ekekwa ihe a kwatara n’agha,N’ihi na o kwere ka e gbuo* ya.+ A gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu.+ O buuru mmehie ọtụtụ ndị,+Gbachitekwara ndị na-emebi iwu.+
53:12 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Ụlọ Nche,8/15/2011, p. 14-151/15/2009, p. 28-29 Amụma Aịsaịa II, p. 211-214