Aịzaya 54:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ọ dị m ka oge Noa.+ Dị ka m ṅụrụ iyi n’oge ahụ na mmiri agaghị ekpuchi ụwa ọzọ,+Otú ahụkwa ka m ṅụrụ iyi na m gaghị eweso gị iwe, m gaghịkwa abara gị mba.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:9 Amụma Aịsaịa II, p. 226-227
9 “Ọ dị m ka oge Noa.+ Dị ka m ṅụrụ iyi n’oge ahụ na mmiri agaghị ekpuchi ụwa ọzọ,+Otú ahụkwa ka m ṅụrụ iyi na m gaghị eweso gị iwe, m gaghịkwa abara gị mba.+