Aịzaya 54:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-eji nkume rubi rụbichie ihe n’elu ụlọ gị niile. M ga-eji nkume na-egbuke egbuke* rụọ ọnụ ụzọ ámá gị niile. M ga-ejikwa nkume dị oké ọnụ* kpaa ókè n’ala gị niile. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:12 Amụma Aịsaịa II, p. 227-228
12 M ga-eji nkume rubi rụbichie ihe n’elu ụlọ gị niile. M ga-eji nkume na-egbuke egbuke* rụọ ọnụ ụzọ ámá gị niile. M ga-ejikwa nkume dị oké ọnụ* kpaa ókè n’ala gị niile.