Aịzaya 54:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi ya, ngwá ọgụ ọ bụla a kpụrụ ka e jiri lụso gị ọgụ agaghị enwe isi.+ Ị ga-amakwa ire ọ bụla ga-ebo gị ebubo ikpe. Ihe ọma ndị a ka ndị ohu Jehova ketara. Ha bụ ndị ezi omume n’anya m.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2019, p. 6-7 Ụlọ Nche,11/15/2008, p. 289/15/2008, p. 7-812/15/2007, p. 21-22, 25 Amụma Aịsaịa II, p. 229-230
17 N’ihi ya, ngwá ọgụ ọ bụla a kpụrụ ka e jiri lụso gị ọgụ agaghị enwe isi.+ Ị ga-amakwa ire ọ bụla ga-ebo gị ebubo ikpe. Ihe ọma ndị a ka ndị ohu Jehova ketara. Ha bụ ndị ezi omume n’anya m.” Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.+
54:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2019, p. 6-7 Ụlọ Nche,11/15/2008, p. 289/15/2008, p. 7-812/15/2007, p. 21-22, 25 Amụma Aịsaịa II, p. 229-230