Aịzaya 55:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị. Ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gịN’ihi Jehova Chineke gị,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel. Ha ga-agbakwute gị maka na Chineke ga-eme ka ị dị ebube.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:5 Amụma Aịsaịa II, p. 241-242
5 Ị ga-akpọ mba ị na-amaghị. Ndị sikwa ná mba na-amaghị gị ga-agbakwute gịN’ihi Jehova Chineke gị,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel. Ha ga-agbakwute gị maka na Chineke ga-eme ka ị dị ebube.+