Aịzaya 56:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Jehova kwuru, sị: “Na-emenụ ihe ziri ezi,+ na-emekwanụ ezi omume,N’ihi na oge m ga-abịa zọpụta ndị mmadụ dị nso. M ga-emekwa ka a mara na m bụ onye ezi omume.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 56:1 Amụma Aịsaịa II, p. 248
56 Jehova kwuru, sị: “Na-emenụ ihe ziri ezi,+ na-emekwanụ ezi omume,N’ihi na oge m ga-abịa zọpụta ndị mmadụ dị nso. M ga-emekwa ka a mara na m bụ onye ezi omume.+