Aịzaya 56:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Onye na-eme ihe a na-enwe obi ụtọ. Onye na-edebe iwu m,Nke na-edebe Ụbọchị Izu Ike, gharakwa imerụ ya,+Onye na-anaghịkwa ekwe ka aka ya dịrị n’ụdị ihe ọjọọ ọ bụla, na-enwe obi ụtọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 56:2 Amụma Aịsaịa II, p. 248-249
2 Onye na-eme ihe a na-enwe obi ụtọ. Onye na-edebe iwu m,Nke na-edebe Ụbọchị Izu Ike, gharakwa imerụ ya,+Onye na-anaghịkwa ekwe ka aka ya dịrị n’ụdị ihe ọjọọ ọ bụla, na-enwe obi ụtọ.