Aịzaya 57:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Onye ezi omume alaala n’iyi,Ma, o nweghị onye ọ na-emetụ n’obi. Ndị jisiri Chineke aka ike na-anwụ.+ Ma, o nweghị onye na-aghọta na ihe mere onye ezi omume ji nwụọBụ ka ọdachi ghara ịdakwasị ya.* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:1 Amụma Aịsaịa II, p. 262-263
57 Onye ezi omume alaala n’iyi,Ma, o nweghị onye ọ na-emetụ n’obi. Ndị jisiri Chineke aka ike na-anwụ.+ Ma, o nweghị onye na-aghọta na ihe mere onye ezi omume ji nwụọBụ ka ọdachi ghara ịdakwasị ya.*