Aịzaya 57:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Iwe were m n’ihi otú uru e ji aghụghọ erite si agụsi ya ike.+ Ọ bụ ya mere m ji taa ya ahụhụ, zoo ihu m, na-ewekwara ya iwe. Ma, ọ nọ na-enupụ isi,+ na-eme ihe ọ bụla obi ya gwara ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:17 Amụma Aịsaịa II, p. 271-272
17 Iwe were m n’ihi otú uru e ji aghụghọ erite si agụsi ya ike.+ Ọ bụ ya mere m ji taa ya ahụhụ, zoo ihu m, na-ewekwara ya iwe. Ma, ọ nọ na-enupụ isi,+ na-eme ihe ọ bụla obi ya gwara ya.