Aịzaya 57:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka ha na-eto m. Udo ga-adịrị onye nọ ebe dị anya na onye nọ nso mgbe niile.+ M ga-agwọkwa ha.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 57:19 Amụma Aịsaịa II, p. 273-274
19 Jehova kwuru, sị: “M ga-eme ka ha na-eto m. Udo ga-adịrị onye nọ ebe dị anya na onye nọ nso mgbe niile.+ M ga-agwọkwa ha.”