-
Aịzaya 58:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ọnụ unu na-ebu na-akpata esemokwu na ọgụ,
Unu na-akụkwa ọkpọ ka ndị obi fere azụ.
Ọ bụrụ na unu ana-ebu ọnụ otú a unu na-ebu taa, a gaghị anụ olu unu n’eluigwe.
-