Aịzaya 58:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụbọchị unu na-ebu ọnụ dị ka ụbọchị mmadụ na-emekpa onwe* ya ahụ́,Ụbọchị mmadụ na-ehulata isi ya dị ka ahịhịa amị,Gbasaa ákwà iru uju, kposaakwa ntụ ka o dinara na ya. Ọ̀ bụ otú a ka m chọrọ ka unu si na-ebu ọnụ? Ọ̀ bụ ụdị ibu ọnụ a na ụdị ụbọchị a ka unu na-asị dị Jehova mma? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:5 Amụma Aịsaịa II, p. 277-279 Ụlọ Nche,11/15/1996, p. 5
5 Ụbọchị unu na-ebu ọnụ dị ka ụbọchị mmadụ na-emekpa onwe* ya ahụ́,Ụbọchị mmadụ na-ehulata isi ya dị ka ahịhịa amị,Gbasaa ákwà iru uju, kposaakwa ntụ ka o dinara na ya. Ọ̀ bụ otú a ka m chọrọ ka unu si na-ebu ọnụ? Ọ̀ bụ ụdị ibu ọnụ a na ụdị ụbọchị a ka unu na-asị dị Jehova mma?