Aịzaya 58:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova ga na-edu unu mgbe niile,Na-egbokwara unu* mkpa unu n’ala kpọrọ nkụ.+ Ọ ga-emekwa ka unu sie ike.* Unu ga-adị ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma.+ Unu ga-adịkwa ka isi mmiri nke mmiri ya na-anaghị ata ata. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:11 Amụma Aịsaịa II, p. 284-285
11 Jehova ga na-edu unu mgbe niile,Na-egbokwara unu* mkpa unu n’ala kpọrọ nkụ.+ Ọ ga-emekwa ka unu sie ike.* Unu ga-adị ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma.+ Unu ga-adịkwa ka isi mmiri nke mmiri ya na-anaghị ata ata.