Aịzaya 58:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ maka unu ka a ga-eji arụghachi ebe ndị e bibiri ebibi n’oge ochie.+ Unu ga-atọghachikwa ntọala ndị e mebiri n’oge ochie.+ A ga-akpọkwa unu ndị na-arụzi ebe e tidara etida ná mgbidi+Na ndị na-arụzi okporo ụzọ ka ndị mmadụ rụọ ụlọ n’akụkụ ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:12 Amụma Aịsaịa II, p. 285
12 Ọ bụ maka unu ka a ga-eji arụghachi ebe ndị e bibiri ebibi n’oge ochie.+ Unu ga-atọghachikwa ntọala ndị e mebiri n’oge ochie.+ A ga-akpọkwa unu ndị na-arụzi ebe e tidara etida ná mgbidi+Na ndị na-arụzi okporo ụzọ ka ndị mmadụ rụọ ụlọ n’akụkụ ya.