-
Aịzaya 58:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ọ bụrụ na unu ejiri maka Ụbọchị Izu Ike kwụsị* ime ihe masịrị unu* n’ụbọchị m nke dị nsọ,+
Ọ bụrụkwa na unu ewere Ụbọchị Izu Ike ka ụbọchị na-eme unu ezigbo obi ụtọ, ụbọchị Jehova nke dị nsọ, nke unu kwesịrị iji kpọrọ ihe,+
Ọ bụrụkwa na unu ejiri ya kpọrọ ihe kama imewe ihe na-amasị unu na ikwuwe ihe na-enweghị isi,
-