Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’eziokwu, ọ bụ ajọ omume unu na-ekewa unu na Chineke unu.+ Ọ bụ mmehie unu mere o ji zooro unu ihu ya. Ọ bụkwa ya mere ka ọ ghara ige unu ntị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:2 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 8-9 Amụma Aịsaịa II, p. 290-291
2 N’eziokwu, ọ bụ ajọ omume unu na-ekewa unu na Chineke unu.+ Ọ bụ mmehie unu mere o ji zooro unu ihu ya. Ọ bụkwa ya mere ka ọ ghara ige unu ntị.+
59:2 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 8-9 Amụma Aịsaịa II, p. 290-291