Aịzaya 59:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:3 Amụma Aịsaịa II, p. 291
3 N’ihi na ọbụ aka unu bụ ọbara ọbara.+ Mkpịsị aka unu bụkwa mmehie mmehie. Unu ji egbugbere ọnụ unu agha ụgha,+ jirikwa ọnụ* unu na-ekwu ihe na-adịghị mma.