Aịzaya 59:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha na-abụ àkwá agwọ ọjọọ. Ha na-akpakwa ọnyà ududo.+ Onye ọ bụla nke riri àkwá agwọ ọjọọ ahụ ga-anwụ. Ajụala ga-esikwa n’àkwá ya kụwara akụwa pụta. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:5 Amụma Aịsaịa II, p. 292-293
5 Ha na-abụ àkwá agwọ ọjọọ. Ha na-akpakwa ọnyà ududo.+ Onye ọ bụla nke riri àkwá agwọ ọjọọ ahụ ga-anwụ. Ajụala ga-esikwa n’àkwá ya kụwara akụwa pụta.