Aịzaya 59:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha amaghị otú ha na ndị ọzọ ga-esi na-adị n’udo. Ha anaghị ekpe ikpe ziri ezi.+ Ha na-eme ka okporo ụzọ ha niile gbagọọ agbagọ. Udo agaghị adịrị onye ọ bụla na-eje ije na ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:8 Amụma Aịsaịa II, p. 293-294
8 Ha amaghị otú ha na ndị ọzọ ga-esi na-adị n’udo. Ha anaghị ekpe ikpe ziri ezi.+ Ha na-eme ka okporo ụzọ ha niile gbagọọ agbagọ. Udo agaghị adịrị onye ọ bụla na-eje ije na ha.+