Aịzaya 59:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere ikpe ziri ezi ji dị anya n’ebe anyị nọ,Ezi omume anaghịkwa erute n’ebe anyị nọ. Anyị na-ele anya ìhè, ma, ọchịchịrị ka anyị na-ahụ. Anyị na-ele anya ka ebe niile nwuo gbaa, ma, anyị na-ejegharị n’ọchịchịrị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:9 Amụma Aịsaịa II, p. 294-295
9 Ọ bụ ya mere ikpe ziri ezi ji dị anya n’ebe anyị nọ,Ezi omume anaghịkwa erute n’ebe anyị nọ. Anyị na-ele anya ìhè, ma, ọchịchịrị ka anyị na-ahụ. Anyị na-ele anya ka ebe niile nwuo gbaa, ma, anyị na-ejegharị n’ọchịchịrị.+