Aịzaya 59:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na anyị enupụrụla gị isi ọtụtụ mgbe.+ Mmehie ọ bụla anyị mere na-agba akaebe na ikpe mara anyị.+ Anyị ma ihe anyị mejọrọ. Anyị makwa mmehie anyị nke ọma.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:12 Amụma Aịsaịa II, p. 295
12 N’ihi na anyị enupụrụla gị isi ọtụtụ mgbe.+ Mmehie ọ bụla anyị mere na-agba akaebe na ikpe mara anyị.+ Anyị ma ihe anyị mejọrọ. Anyị makwa mmehie anyị nke ọma.+