Aịzaya 59:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anyị emebiela iwu, gọnahụkwa Jehova. Anyị agbakụtala Chineke anyị azụ. Anyị akpaala nkata imegbu ibe anyị na inupụ isi.+ Anyị echeela echiche ịgha ụgha, ghaakwa ya n’obi anyị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:13 Amụma Aịsaịa II, p. 295
13 Anyị emebiela iwu, gọnahụkwa Jehova. Anyị agbakụtala Chineke anyị azụ. Anyị akpaala nkata imegbu ibe anyị na inupụ isi.+ Anyị echeela echiche ịgha ụgha, ghaakwa ya n’obi anyị.+