Aịzaya 59:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ hụrụ na e nweghị onye na-enyere ha aka. O jukwara ya anya na e nweghị onye na-agbachitere ha. N’ihi ya, o ji aka ya zọpụta ha.* Ezi omume ya nyekwaara ya aka. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:16 Amụma Aịsaịa II, p. 297-298
16 Ọ hụrụ na e nweghị onye na-enyere ha aka. O jukwara ya anya na e nweghị onye na-agbachitere ha. N’ihi ya, o ji aka ya zọpụta ha.* Ezi omume ya nyekwaara ya aka.