Aịzaya 59:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O yiiri ezi omume ka uwe agha,Kpurukwa okpu agha bụ́ nzọpụta.+ O yiiri uwe ọ ga-eyi emesi ndị iro ya ike,+Jirikwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya ka uwe.* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 59:17 Amụma Aịsaịa II, p. 297-299
17 O yiiri ezi omume ka uwe agha,Kpurukwa okpu agha bụ́ nzọpụta.+ O yiiri uwe ọ ga-eyi emesi ndị iro ya ike,+Jirikwa ịnụ ọkụ n’obi kpuchie onwe ya ka uwe.*