Aịzaya 60:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-achịkọta ìgwè atụrụ niile dị na Kida,+ kpụtara gị ha. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga na-ejere gị ozi. Ha ga-abịa n’elu ebe ịchụàjà m. A ga-anabatakwa ha.+ M ga-achọkwa ụlọ m dị ebube* mma.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:7 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 11-13 Amụma Aịsaịa II, p. 308, 310
7 A ga-achịkọta ìgwè atụrụ niile dị na Kida,+ kpụtara gị ha. Ebule ndị si Nebeyọt+ ga na-ejere gị ozi. Ha ga-abịa n’elu ebe ịchụàjà m. A ga-anabatakwa ha.+ M ga-achọkwa ụlọ m dị ebube* mma.+