Aịzaya 60:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi, ma n’ehihie ma n’abalị,Ka e wee na-ebutere gị akụ̀ mba dị iche iche,Ndị eze ha ga-ebutekwa ụzọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:11 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 13-141/1/2000, p. 13 Amụma Aịsaịa II, p. 311-314
11 A ga-eghewe ọnụ ụzọ ámá gị niile oghe mgbe niile.+ A gaghị emechi ha emechi, ma n’ehihie ma n’abalị,Ka e wee na-ebutere gị akụ̀ mba dị iche iche,Ndị eze ha ga-ebutekwa ụzọ.+