Aịzaya 60:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A gaghịzi anụ gbasara tigbuo zọgbuo n’ala gị. E nweghịzikwa ebe a ga-anụ gbasara imebisị ihe ndị mmadụ na ibibi ihe ndị mmadụ n’ala gị.+ Ị ga-akpọ mgbidi gị Nzọpụta,+ kpọọkwa ọnụ ụzọ ámá gị Otuto. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:18 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 17-186/15/2000, p. 32 Amụma Aịsaịa II, p. 318
18 A gaghịzi anụ gbasara tigbuo zọgbuo n’ala gị. E nweghịzikwa ebe a ga-anụ gbasara imebisị ihe ndị mmadụ na ibibi ihe ndị mmadụ n’ala gị.+ Ị ga-akpọ mgbidi gị Nzọpụta,+ kpọọkwa ọnụ ụzọ ámá gị Otuto.