Aịzaya 61:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E menyere unu ihere. Ma ugbu a, unu ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ. A gaghịzi emenye ndị m ihere, kama, ha ga na-eti mkpu ọṅụ n’ihi na a gọziela ha. N’eziokwu, ha ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ n’ala ha.+ Ha ga na-aṅụrị ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 61:7 Amụma Aịsaịa II, p. 329-330
7 E menyere unu ihere. Ma ugbu a, unu ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ. A gaghịzi emenye ndị m ihere, kama, ha ga na-eti mkpu ọṅụ n’ihi na a gọziela ha. N’eziokwu, ha ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ n’ala ha.+ Ha ga na-aṅụrị ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+