Aịzaya 61:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ụmụ* ha ga-abụ ndị a ma ama ná mba dị iche iche.+ Ndị si n’ezinụlọ ha ga-abụkwa ndị a ma ama n’obodo niile. Onye ọ bụla hụrụ ha ga-amata ha,Matakwa na ha bụ ụmụ* Jehova gọziri agọzi.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 61:9 Ụlọ Nche,1/15/2007, p. 11 Amụma Aịsaịa II, p. 332-333
9 Ụmụ* ha ga-abụ ndị a ma ama ná mba dị iche iche.+ Ndị si n’ezinụlọ ha ga-abụkwa ndị a ma ama n’obodo niile. Onye ọ bụla hụrụ ha ga-amata ha,Matakwa na ha bụ ụmụ* Jehova gọziri agọzi.”+