Aịzaya 62:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A gaghịzi akpọ gị nwaanyị a hapụrụ ahapụ.+ A gaghịzi asị na ala gị tọgbọ nkịtị.+ Kama a ga-akpọ gị Onye Ihe Ya Masịrị M,+Kpọọkwa ala gị Nwaanyị A Lụ Alụ. N’ihi na ihe gị ga-amasị Jehova,Ala gị ga-adịkwa ka nwaanyị a lụ alụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 62:4 Amụma Aịsaịa II, p. 338-340
4 A gaghịzi akpọ gị nwaanyị a hapụrụ ahapụ.+ A gaghịzi asị na ala gị tọgbọ nkịtị.+ Kama a ga-akpọ gị Onye Ihe Ya Masịrị M,+Kpọọkwa ala gị Nwaanyị A Lụ Alụ. N’ihi na ihe gị ga-amasị Jehova,Ala gị ga-adịkwa ka nwaanyị a lụ alụ.