-
Aịzaya 62:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Jeruselem, enyela m ndị nche ọrụ ka ha na-anọ n’elu mgbidi gị niile.
Ha ekwesịghị ịgbachi nkịtị mgbe ọ bụla, ma n’ehihie ma n’abalị.
Ndị na-ekwu gbasara Jehova,
Unu ezula ike.
-