Aịzaya 62:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 62:10 Ụlọ Nche,6/15/2014, p. 3 Amụma Aịsaịa II, p. 345-346
10 Pụọnụ, sinụ n’ọnụ ụzọ ámá pụọ. Wepụnụ ihe nọchiiri ndị m ụzọ.+ Rụọnụ ụzọ. Rụọnụ okporo ụzọ. Wepụsịanụ nkume ndị dị na ya.+ Gwunyenụ ihe ga na-agbara mba dị iche iche àmà.+