63 Ònye bụ onye a si Ịdọm na-abịa,+
Onye si Bọzra+ yiri uwe tụrụ àgwà nke na-egbuke egbuke na-abịa,
Onye yikwa uwe dị ebube,
Jiri ike ya dị ukwuu zọrọ ije na-abịa?
“Ọ bụ m, bụ́ onye na-ekwu ihe ziri ezi,
Onye nwere ike dị ukwuu ọ ga-eji zọpụta ndị mmadụ.”